Nri na ime ime

Nwaanyi di ime ebe ona ata mkpuruosisi

Nutrition na ime putara iri ihe ndi mma aga eri tupu ma mgbe amuruchara.Nutritiom maka fetus bidoro na nturu ime,maka ya, nutrition nkem onye nne ka mkpa tupu odiri ime(na atumadi onwa tupu)ma mgbe odi ime na inye ara.mgbago onuogugu akwukwo egosila na nutrition onye nne ga enwe ihe na ebe nwra ahu no,enwekwara Ike new oghom dika cancer,oria cardiovascular,obara mbalielu na oria sugar ogologo ndu ya.[1]

Erizighi ma obu nnukwu nutienti enwerike ibute mmebi ma obu nsogbu ebe fetus no,ma obu mmebi ihe na ebe ndi me na anaghi erizi nri ofuma ndi. [2]igbako 24 percent umuaka n'uwa nille ka amuru na ntakiri weight maka erizighi nrie[3]ihe mmadu ji aka ya bido dika inu oke mmayi na aba na n'anya ma obu nnukwu caffeine ga emebi uto nwatakiri, nke na eme na mbidosu ime.[4]


Iriko caffeine oge ime jikoro na mgbago oguma n'imeo ipu.[5]ihe achoputara goziri ihe ekwur maka uru di na ita oke azu oge ime na ewepu oghom di n'ime,odiri azu ahu dikwa mkpa.

[6]folic acid,nke bu aruruaru vitamin folate di critical mana pre na peri itu ime.[7]

  1. Cancer Prevention During Early Life (en-us). cdc.gov (2020-07-14). Retrieved on 2020-10-29.
  2. (2003) Human Nutrition - A Health Perspective. London: Arnold. ISBN 978-0-340-81025-5. 
  3. WHO | 10 facts on nutrition. World Health Organization (2011-03-15). Archived from the original on November 16, 2008. Retrieved on 2011-08-07.
  4. (2006) Pregnancy: The Ultimate Week-by-Week Pregnancy Guide. Meredith Books, 21–22. ISBN 978-0-696-22221-4. 
  5. (May 2016) "Maternal caffeine intake during pregnancy and risk of pregnancy loss: a categorical and dose-response meta-analysis of prospective studies". Public Health Nutrition 19 (7): 1233–1244. DOI:10.1017/S1368980015002463. PMID 26329421. 
  6. (March 2015) "Fish intake during pregnancy and foetal neurodevelopment--a systematic review of the evidence". Nutrients 7 (3): 2001–2014. DOI:10.3390/nu7032001. PMID 25793632. 
  7. (2006) "Nutrition in pregnancy". British Nutrition Foundation 31: 28–59. DOI:10.1111/j.1467-3010.2006.00541.x. 

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search